Ezikiel 10:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 A nọ n’ogige dị ná mpụta na-anụ ụda nku ndị cherọb+ ahụ. Ọ na-ada ka mgbe Chineke bụ́ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile na-ekwu okwu.+
5 A nọ n’ogige dị ná mpụta na-anụ ụda nku ndị cherọb+ ahụ. Ọ na-ada ka mgbe Chineke bụ́ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile na-ekwu okwu.+