Abụ Ọma 18:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ nọkwa n’elu cherọb fere bịa,+Ọ nọkwa n’elu nku otu mmụọ fere bịa ọsọ ọsọ.+ Abụ Ọma 104:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Onye wukwasịrị ọnụ ụlọ ya nke dị n’elu n’ogidi e gwunyere na mmiri,+Onye ji ígwé ojii mere ụgbọ ịnyịnya,+Onye na-eje ije n’elu nku ifufe,+
3 Onye wukwasịrị ọnụ ụlọ ya nke dị n’elu n’ogidi e gwunyere na mmiri,+Onye ji ígwé ojii mere ụgbọ ịnyịnya,+Onye na-eje ije n’elu nku ifufe,+