-
Abụ Ọma 104:3Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
3 Onye wukwasịrị ọnụ ụlọ ya nke dị n’elu n’ogidi e gwunyere na mmiri,+
Onye ji ígwé ojii mere ụgbọ ịnyịnya,+
Onye na-eje ije n’elu nku ifufe,+
-