2 Ndị Eze 25:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị agha dum nke ndị Kaldia, bụ́ ndị ha na onyeisi ndị nche ahụ so, kwaturu mgbidi gbara Jeruselem gburugburu.+ Jeremaya 52:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị agha niile nke ndị Kaldia, bụ́ ndị ha na onyeisi ndị nche ahụ so, kwaturu mgbidi dum gbara Jeruselem gburugburu.+
10 Ndị agha dum nke ndị Kaldia, bụ́ ndị ha na onyeisi ndị nche ahụ so, kwaturu mgbidi gbara Jeruselem gburugburu.+
14 Ndị agha niile nke ndị Kaldia, bụ́ ndị ha na onyeisi ndị nche ahụ so, kwaturu mgbidi dum gbara Jeruselem gburugburu.+