1 Samuel 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị Filistia wee buo agha, e wee merie Izrel,+ onye ọ bụla n’ime ha wee gbaa ọsọ gbaga n’ụlọikwuu ya;+ ndị e gburu wee dị nnọọ ukwuu,+ nke mere na n’etiti ndị Izrel, puku ndị ikom iri atọ ndị ji ụkwụ aga nwụrụ.+ Abụ Ọma 78:60 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 60 N’ikpeazụ, ọ gbahapụrụ ụlọikwuu dị na Shaịlo,+Bụ́ ụlọikwuu o biri nke dị n’etiti ụmụ mmadụ.+ Jeremaya 26:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 m ga-eme ka ụlọ a dị ka nke ahụ dị na Shaịlo,+ m ga-emekwa ka obodo a ghọọ ihe a bụrụ ọnụ n’anya mba niile.’”’”+ Abụ Ákwá 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova ajụwo ebe ịchụàjà ya.+ O legharawo ebe nsọ ya anya.+O nyefewo mgbidi niile nke ụlọ elu ya n’aka onye iro.+Ha na-eme mkpọtụ n’ụlọ Jehova, dị ka à ga-asị na ọ bụ ụbọchị ememme.+
10 Ndị Filistia wee buo agha, e wee merie Izrel,+ onye ọ bụla n’ime ha wee gbaa ọsọ gbaga n’ụlọikwuu ya;+ ndị e gburu wee dị nnọọ ukwuu,+ nke mere na n’etiti ndị Izrel, puku ndị ikom iri atọ ndị ji ụkwụ aga nwụrụ.+
6 m ga-eme ka ụlọ a dị ka nke ahụ dị na Shaịlo,+ m ga-emekwa ka obodo a ghọọ ihe a bụrụ ọnụ n’anya mba niile.’”’”+
7 Jehova ajụwo ebe ịchụàjà ya.+ O legharawo ebe nsọ ya anya.+O nyefewo mgbidi niile nke ụlọ elu ya n’aka onye iro.+Ha na-eme mkpọtụ n’ụlọ Jehova, dị ka à ga-asị na ọ bụ ụbọchị ememme.+