1 Samuel 14:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 (Ahaịja nwa Ahaịtọb,+ nwanne Ịkabọd,+ nwa Finihas,+ nwa Ilaị,+ onye nchụàjà Jehova na Shaịlo,+ yi efọd.)+ Ma ndị Izrel amaghị na Jọnatan apụọla. Jeremaya 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “‘Otú ọ dị, gaanụ n’ụlọ m nke dị na Shaịlo,+ bụ́ ebe m mere ka aha m biri na mbụ,+ hụ ihe m mere ya n’ihi ihe ọjọọ ndị m bụ́ Izrel mere.+
3 (Ahaịja nwa Ahaịtọb,+ nwanne Ịkabọd,+ nwa Finihas,+ nwa Ilaị,+ onye nchụàjà Jehova na Shaịlo,+ yi efọd.)+ Ma ndị Izrel amaghị na Jọnatan apụọla.
12 “‘Otú ọ dị, gaanụ n’ụlọ m nke dị na Shaịlo,+ bụ́ ebe m mere ka aha m biri na mbụ,+ hụ ihe m mere ya n’ihi ihe ọjọọ ndị m bụ́ Izrel mere.+