1 Samuel 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Hana wee bilie mgbe ha risịrị nri na Shaịlo, mgbe ha ṅụsịkwara ihe ọṅụṅụ, ka Ilaị onye nchụàjà nọ ọdụ n’oche dị n’akụkụ awara ụzọ nke ụlọ nsọ+ Jehova.
9 Hana wee bilie mgbe ha risịrị nri na Shaịlo, mgbe ha ṅụsịkwara ihe ọṅụṅụ, ka Ilaị onye nchụàjà nọ ọdụ n’oche dị n’akụkụ awara ụzọ nke ụlọ nsọ+ Jehova.