1 Samuel 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ụmụ Ilaị bụ ndị ikom na-abaghị n’ihe;+ ha amaghị Jehova.+ 1 Samuel 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Onye ahụ nke bịara izi ozi wee zaa, sị: “Izrel esiwo n’ihu ndị Filistia gbaa ọsọ, e meriwokwa ndị Izrel nke ukwuu;+ ụmụ gị abụọ—Họfnaị na Finihas+—anwụwokwa, e buruwokwa igbe nke ezi Chineke.”+
17 Onye ahụ nke bịara izi ozi wee zaa, sị: “Izrel esiwo n’ihu ndị Filistia gbaa ọsọ, e meriwokwa ndị Izrel nke ukwuu;+ ụmụ gị abụọ—Họfnaị na Finihas+—anwụwokwa, e buruwokwa igbe nke ezi Chineke.”+