1 Samuel 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 E bukwaara igbe Chineke,+ ụmụ abụọ Ilaị, bụ́ Họfnaị na Finihas, nwụkwara.+ Abụ Ọma 78:61 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 61 O wee kwe ka a dọrọ ike ya n’agha,+Kwekwa ka onye mmegide weghara ịma mma ya.+ Abụ Ákwá 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jehova emewo ihe o bu n’obi.+ O mezuwo ihe o kwuru,+Bụ́ ihe o nyere n’iwu ogologo oge gara aga.+ O tidawo ihe niile n’enweghị ọmịiko ọ bụla.+O mekwara ka onye iro na-aṅụrị ọṅụ n’ihe mere gị.+ O mewo ka mpi nke ndị na-emegide gị dị elu.+
17 Jehova emewo ihe o bu n’obi.+ O mezuwo ihe o kwuru,+Bụ́ ihe o nyere n’iwu ogologo oge gara aga.+ O tidawo ihe niile n’enweghị ọmịiko ọ bụla.+O mekwara ka onye iro na-aṅụrị ọṅụ n’ihe mere gị.+ O mewo ka mpi nke ndị na-emegide gị dị elu.+