Levitikọs 26:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M ga-eche ihu m megide unu, ndị iro unu ga-emeri unu;+ ndị kpọrọ unu asị ga-azọ unu ụkwụ,+ unu ga-agbakwa ọsọ mgbe ọ na-adịghị onye na-achụ unu.+ Diuterọnọmi 28:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na i geghị ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị site n’ilezi anya debe iwu ya niile na ụkpụrụ ya ndị m na-enye gị taa, nkọcha a niile ga-abịakwasị gị ma chụkwute gị:+
17 M ga-eche ihu m megide unu, ndị iro unu ga-emeri unu;+ ndị kpọrọ unu asị ga-azọ unu ụkwụ,+ unu ga-agbakwa ọsọ mgbe ọ na-adịghị onye na-achụ unu.+
15 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na i geghị ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị site n’ilezi anya debe iwu ya niile na ụkpụrụ ya ndị m na-enye gị taa, nkọcha a niile ga-abịakwasị gị ma chụkwute gị:+