17 Onye ahụ nke bịara izi ozi wee zaa, sị: “Izrel esiwo n’ihu ndị Filistia gbaa ọsọ, e meriwokwa ndị Izrel nke ukwuu;+ ụmụ gị abụọ—Họfnaị na Finihas+—anwụwokwa, e buruwokwa igbe nke ezi Chineke.”+
8 E nweghị mmadụ nwere ike n’ebe mmụọ dị ijichi mmụọ ya;+ o nweghịkwa ike igbochi ụbọchị ọnwụ ya;+ ọ dịghịkwa onye a na-agụpụ n’agha ahụ.+ Ajọ omume agaghịkwa emere ndị na-emikpu onwe ha n’ime ya ụzọ mgbapụ.+