Abụ Ọma 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị ajọ omume+ ga-aga na Shiol,+Ọbụna mba niile ndị na-echefu Chineke.+ Abụ Ọma 52:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Chineke ga-adọtukwa gị ruo mgbe ebighị ebi;+Ọ ga-akụtu gị ma si n’ụlọikwuu gị dọkapụ gị,+Ọ ghaghịkwa ifopụ gị n’ala ndị dị ndụ.+ Sila. Ilu 14:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 A ga-akwada onye ajọ omume n’ihi ihe ọjọọ ya,+ ma onye ezi omume ga na-enweta ebe mgbaba n’iguzosi ike n’ezi ihe ya.+ Aịzaya 28:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 A ga-emebi ọgbụgba ndụ ahụ unu na Ọnwụ gbara,+ ọhụụ ahụ unu na Shiol hụkọrọ agaghị enwe isi.+ Mgbe oké idei mmiri ahụ na-achị ọkụ ga na-asọfere,+ unu ga-aghọkwara ya ebe ọ ga na-azọtọ azọtọ.+
5 Chineke ga-adọtukwa gị ruo mgbe ebighị ebi;+Ọ ga-akụtu gị ma si n’ụlọikwuu gị dọkapụ gị,+Ọ ghaghịkwa ifopụ gị n’ala ndị dị ndụ.+ Sila.
32 A ga-akwada onye ajọ omume n’ihi ihe ọjọọ ya,+ ma onye ezi omume ga na-enweta ebe mgbaba n’iguzosi ike n’ezi ihe ya.+
18 A ga-emebi ọgbụgba ndụ ahụ unu na Ọnwụ gbara,+ ọhụụ ahụ unu na Shiol hụkọrọ agaghị enwe isi.+ Mgbe oké idei mmiri ahụ na-achị ọkụ ga na-asọfere,+ unu ga-aghọkwara ya ebe ọ ga na-azọtọ azọtọ.+