Abụ Ọma 28:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ha adịghị echebara ihe Jehova na-eme echiche,+Ha adịghịkwa echebara ọrụ aka ya echiche.+Ọ ga-etida ha, ọ gaghị ewuli ha elu. Abụ Ọma 37:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na a ga-ebipụ ndị na-eme ihe ọjọọ,+Ma ọ bụ ndị nwere olileanya n’ebe Jehova nọ ga-enweta ụwa.+
5 N’ihi na ha adịghị echebara ihe Jehova na-eme echiche,+Ha adịghịkwa echebara ọrụ aka ya echiche.+Ọ ga-etida ha, ọ gaghị ewuli ha elu.
9 N’ihi na a ga-ebipụ ndị na-eme ihe ọjọọ,+Ma ọ bụ ndị nwere olileanya n’ebe Jehova nọ ga-enweta ụwa.+