Abụ Ọma 28:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’ihi na ha anaghị echebara ihe Jehova na-eme echiche,+Ha anaghịkwa echebara ọrụ aka ya echiche.+ Ọ ga-akwada ha, ọ gaghịkwa ekulite ha.
5 N’ihi na ha anaghị echebara ihe Jehova na-eme echiche,+Ha anaghịkwa echebara ọrụ aka ya echiche.+ Ọ ga-akwada ha, ọ gaghịkwa ekulite ha.