Abụ Ọma 52:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ bụ ya mere Chineke ga-eji dọturuo gị ala.+ Ọ ga-adọrọ gị ma dọpụta gị n’ụlọikwuu gị.+ Ọ ga-ekpochapụ gị n’ụwa.*+ (Sila)
5 Ọ bụ ya mere Chineke ga-eji dọturuo gị ala.+ Ọ ga-adọrọ gị ma dọpụta gị n’ụlọikwuu gị.+ Ọ ga-ekpochapụ gị n’ụwa.*+ (Sila)