1 Samuel 2:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Nke a ga-abụkwara gị ihe ịrịba ama nke ga-abịakwasị ụmụ gị abụọ, bụ́ Họfnaị na Finihas:+ N’otu ụbọchị ka ha abụọ ga-anwụ.+ Abụ Ọma 78:64 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 64 E jikwa mma agha gbuo ndị nchụàjà ya,+Ndị inyom ha di ha nwụrụ ebeghịkwa ákwá.+
34 Nke a ga-abụkwara gị ihe ịrịba ama nke ga-abịakwasị ụmụ gị abụọ, bụ́ Họfnaị na Finihas:+ N’otu ụbọchị ka ha abụọ ga-anwụ.+