1 Samuel 2:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ma e nwere onye si n’ahụ́ gị nke m na-agaghị ebipụ n’ebe ịchụàjà m ka m wee mee ka anya gị ghara ịhụkwa ụzọ, ka m wee meekwa ka ike gwụ mkpụrụ obi gị; kama a ga-eji mma agha nke mmadụ gbuo ihe ka ọtụtụ n’ime ndị ezinụlọ gị.+ 1 Samuel 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 E bukwaara igbe Chineke,+ ụmụ abụọ Ilaị, bụ́ Họfnaị na Finihas, nwụkwara.+ 1 Samuel 22:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ikpeazụ, eze sịrị Doeg:+ “Tụgharịa wakpo ndị nchụàjà ahụ!” Ozugbo ahụ, Doeg onye Idọm+ tụgharịrị wakpo ndị nchụàjà ahụ wee gbuo+ n’ụbọchị ahụ mmadụ iri asatọ na ise ndị yi efọd+ e ji ákwà linin mee.
33 Ma e nwere onye si n’ahụ́ gị nke m na-agaghị ebipụ n’ebe ịchụàjà m ka m wee mee ka anya gị ghara ịhụkwa ụzọ, ka m wee meekwa ka ike gwụ mkpụrụ obi gị; kama a ga-eji mma agha nke mmadụ gbuo ihe ka ọtụtụ n’ime ndị ezinụlọ gị.+
18 N’ikpeazụ, eze sịrị Doeg:+ “Tụgharịa wakpo ndị nchụàjà ahụ!” Ozugbo ahụ, Doeg onye Idọm+ tụgharịrị wakpo ndị nchụàjà ahụ wee gbuo+ n’ụbọchị ahụ mmadụ iri asatọ na ise ndị yi efọd+ e ji ákwà linin mee.