1 Samuel 2:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Lee! Ụbọchị na-abịa mgbe m ga-egbupụ ogwe aka gị na ogwe aka nke ụlọ nna nna gị, nke na a gaghị enwe agadi ọ bụla n’ụlọ gị.+ 2 Ihe E Mere 24:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ikpeazụ, ha gbaara ya izu+ wee were nkume tụgbuo ya+ n’ogige ụlọ Jehova dị ka ihe eze nyere n’iwu si dị. Ilu 29:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị ịwụfu ọbara na-agụ agụụ kpọrọ onye ọ bụla nke na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta asị;+ ma ndị ziri ezi na-achọ ọdịmma nke mkpụrụ obi ibe ha.+
31 Lee! Ụbọchị na-abịa mgbe m ga-egbupụ ogwe aka gị na ogwe aka nke ụlọ nna nna gị, nke na a gaghị enwe agadi ọ bụla n’ụlọ gị.+
21 N’ikpeazụ, ha gbaara ya izu+ wee were nkume tụgbuo ya+ n’ogige ụlọ Jehova dị ka ihe eze nyere n’iwu si dị.
10 Ndị ịwụfu ọbara na-agụ agụụ kpọrọ onye ọ bụla nke na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta asị;+ ma ndị ziri ezi na-achọ ọdịmma nke mkpụrụ obi ibe ha.+