12 Ibed-melek onye Itiopia wee gwa Jeremaya, sị: “Nkịrịka ákwà ndị a na iberibe ákwà ndị a e kegidere n’ụdọ a, biko, tinye ha na mkpaabụ gị abụọ.” Jeremaya wee mee otú ahụ.+
45 N’ihi na ọbụna Nwa nke mmadụ bịara, ọ bụghị ka e jeere ya ozi,+ kama ka o jee ozi, ka o nyekwa mkpụrụ obi ya ka ọ bụrụ ihe mgbapụta+ n’ọnọdụ ọtụtụ mmadụ.”+