-
Jeremaya 38:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Ibed-melek onye Etiopia wee gwa Jeremaya, sị: “Biko, tinye nkịrịka ákwà ndị a na iberibe ákwà ndị a e kegidere n’ụdọ a na mkpaabụ gị abụọ.” Jeremaya mekwara otú ahụ.
-