Jeremaya 38:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ibed-melek onye Itiopia wee gwa Jeremaya, sị: “Nkịrịka ákwà ndị a na iberibe ákwà ndị a e kegidere n’ụdọ a, biko, tinye ha na mkpaabụ gị abụọ.” Jeremaya wee mee otú ahụ.+
12 Ibed-melek onye Itiopia wee gwa Jeremaya, sị: “Nkịrịka ákwà ndị a na iberibe ákwà ndị a e kegidere n’ụdọ a, biko, tinye ha na mkpaabụ gị abụọ.” Jeremaya wee mee otú ahụ.+