-
2 Ndị Eze 8:21Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
21 N’ihi ya, Jehoram gara Zea, ya na ụgbọ ịnyịnya ya niile. O wee bilie n’abalị gbuo ndị Idọm gbara ya na ndị isi ụgbọ ịnyịnya ya gburugburu; ndị ahụ wee gbalaa n’ụlọikwuu ha.
-