42 Ụfọdụ n’ime ụmụ Simiọn si n’etiti ha gbagoo Ugwu Sia.+ Ha dị narị ndị ikom ise. Pelataya na Nearaya na Refeya na Ọziel, bụ́ ụmụ Ịshaị, bụkwa ndị isi ha.
14 ‘M ga-abọ ọbọ n’ahụ́ Idọm site n’aka ndị m Izrel;+ ha ga-eme Idọm dị ka iwe m na ọnụma m si dị; ha ga-amarakwa ihe ịbọ ọbọ m bụ,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”’