Jenesis 27:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ma Aịzik zara Isọ, sị: “Lee, emewo m ya onyeisi gị,+ enyewo m ya ụmụnne ya niile ka ha bụrụ ndị na-ejere ya ozi,+ enyewokwa m ya ọka na mmanya ọhụrụ iji kwado ya,+ olee ihe dịnụ m ga-emere gị, nwa m?” 2 Samuel 8:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee debe ndị agha na-eche nche n’Idọm.+ O debere ndị agha na-eche nche n’Idọm dum, ndị Idọm niile wee ghọọ ndị na-ejere Devid ozi;+ Jehova wee na-azọpụta Devid n’ebe ọ bụla ọ gara.+ 1 Ihe E Mere 18:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee debegasịa ndị agha na-eche nche n’Idọm, ndị Idọm niile wee ghọọ ndị na-ejere Devid ozi.+ Jehova wee na-azọpụta Devid n’ebe ọ bụla ọ gara.+ Abụ Ọma 60:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Moab bụ ite m ji asa ihe.+M ga-atụba akpụkpọ ụkwụ m n’Idọm.+M ga-eti mkpu mmeri n’isi Filistia.”+ Aịzaya 34:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “N’ihi na ọbara ga-ekpuchi mma agha m+ n’eluigwe. Lee! Ọ ga-abịakwasị Idọm,+ bụ́ ndị m ga-ebibi+ n’ikpe ziri ezi. Emọs 9:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ka ha wee weghara ihe fọdụrụ n’Idọm,+ tinyere mba niile a kpọkwasịrị aha m,’+ ka Jehova kwuru, bụ́ onye na-eme ihe a.
37 Ma Aịzik zara Isọ, sị: “Lee, emewo m ya onyeisi gị,+ enyewo m ya ụmụnne ya niile ka ha bụrụ ndị na-ejere ya ozi,+ enyewokwa m ya ọka na mmanya ọhụrụ iji kwado ya,+ olee ihe dịnụ m ga-emere gị, nwa m?”
14 O wee debe ndị agha na-eche nche n’Idọm.+ O debere ndị agha na-eche nche n’Idọm dum, ndị Idọm niile wee ghọọ ndị na-ejere Devid ozi;+ Jehova wee na-azọpụta Devid n’ebe ọ bụla ọ gara.+
13 O wee debegasịa ndị agha na-eche nche n’Idọm, ndị Idọm niile wee ghọọ ndị na-ejere Devid ozi.+ Jehova wee na-azọpụta Devid n’ebe ọ bụla ọ gara.+
5 “N’ihi na ọbara ga-ekpuchi mma agha m+ n’eluigwe. Lee! Ọ ga-abịakwasị Idọm,+ bụ́ ndị m ga-ebibi+ n’ikpe ziri ezi.
12 ka ha wee weghara ihe fọdụrụ n’Idọm,+ tinyere mba niile a kpọkwasịrị aha m,’+ ka Jehova kwuru, bụ́ onye na-eme ihe a.