Diuterọnọmi 33:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Izrel ga-ebikwa n’obi iru ala,+Isi iyi Jekọb ga-anọrọ onwe ya,+N’ala nke ọka* na mmanya ọhụrụ.+Ee, eluigwe ya ga-eme ka igirigi daa.+ Joel 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Jehova ga-azakwa ndị ya, sị, ‘Lee, ana m ezitere unu ọka na mmanya ọhụrụ na mmanụ, ọ ga-ejukwa unu afọ;+ m gaghị eme ọzọ ka unu bụrụ ihe nkọcha n’etiti mba dị iche iche.+
28 Izrel ga-ebikwa n’obi iru ala,+Isi iyi Jekọb ga-anọrọ onwe ya,+N’ala nke ọka* na mmanya ọhụrụ.+Ee, eluigwe ya ga-eme ka igirigi daa.+
19 Jehova ga-azakwa ndị ya, sị, ‘Lee, ana m ezitere unu ọka na mmanya ọhụrụ na mmanụ, ọ ga-ejukwa unu afọ;+ m gaghị eme ọzọ ka unu bụrụ ihe nkọcha n’etiti mba dị iche iche.+