-
Abụ Ọma 17:13Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
13 Biko, Jehova, bilie; zute ya ihu na ihu;+
Mee ka o huru ehuru; jiri mma agha gị meere mkpụrụ obi m ụzọ ọ ga-esi gbapụ n’aka onye ajọ omume,+
-
Jeremaya 46:10Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
10 “Ụbọchị ahụ bụ ụbọchị Ọkaakaa Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, ọ bụ ụbọchị ịbọ ọbọ maka ịbọrọ onwe ya ọbọ n’ahụ́ ndị iro ya.+ Mma agha ga-eri ha rijuo afọ, ṅụjuokwa ọbara ha afọ, n’ihi na Ọkaakaa+ Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, nwere àjà+ ọ kwadebeworo n’ala ebe ugwu nke dị n’akụkụ osimiri Yufretis.+
-
-
-