Abụ Ọma 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụrụ na mmadụ ajụ ịlaghachi azụ,+ Ọ ga-amụ mma agha ya,+Ọ ga-ekwe ụta ya, ọ ga-akwadebe ya ka ọ gbaa ya.+ Ezikiel 21:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 A mụrụ ya ka e jiri ya gbuo ndị mmadụ; a mụrụ ya ka ọ na-egbu maramara.’”’”+ “Ka ọ̀ bụ anyị ṅụrịwa?”+ “‘Ọ̀ na-ajụ mkpanaka+ nwa m,+ dị ka ọ na-ajụ osisi niile?+
12 Ọ bụrụ na mmadụ ajụ ịlaghachi azụ,+ Ọ ga-amụ mma agha ya,+Ọ ga-ekwe ụta ya, ọ ga-akwadebe ya ka ọ gbaa ya.+
10 A mụrụ ya ka e jiri ya gbuo ndị mmadụ; a mụrụ ya ka ọ na-egbu maramara.’”’”+ “Ka ọ̀ bụ anyị ṅụrịwa?”+ “‘Ọ̀ na-ajụ mkpanaka+ nwa m,+ dị ka ọ na-ajụ osisi niile?+