Abụ Ọma 85:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Chineke nke nzọpụta anyị, biko, kpọghachite anyị, +Kwụsịkwa iwe ị na-eweso anyị.+ Aịzaya 55:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ka onye ajọ omume hapụ ụzọ ya,+ ka onye ọjọọ kwụsị iche echiche ọjọọ ya.+ Ya laghachikwuru Jehova, bụ́ onye ga-emere ya ebere,+ ya laghachikwuru Chineke anyị, n’ihi na ọ ga-agbaghara ya mmehie ya n’ụzọ dị ukwuu.+ Malakaị 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ ga-eme ka obi ndị bụ́ nna chigharịkwuru ụmụ ha, meekwa ka obi ụmụ chigharịkwuru nna ha; ka m ghara ịbịa tie ụwa ihe otiti wee bibie ya.”+ (Ebe a ka nsụgharị Akwụkwọ Nsọ Hibru na Arameik gwụrụ. Akwụkwọ Nsọ Grik nke Ndị Kraịst ga-esochi ya.) Luk 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 ọ ga-eme ka ọtụtụ ụmụ Izrel chigharịkwuru Jehova+ bụ́ Chineke ha.
7 Ka onye ajọ omume hapụ ụzọ ya,+ ka onye ọjọọ kwụsị iche echiche ọjọọ ya.+ Ya laghachikwuru Jehova, bụ́ onye ga-emere ya ebere,+ ya laghachikwuru Chineke anyị, n’ihi na ọ ga-agbaghara ya mmehie ya n’ụzọ dị ukwuu.+
6 Ọ ga-eme ka obi ndị bụ́ nna chigharịkwuru ụmụ ha, meekwa ka obi ụmụ chigharịkwuru nna ha; ka m ghara ịbịa tie ụwa ihe otiti wee bibie ya.”+ (Ebe a ka nsụgharị Akwụkwọ Nsọ Hibru na Arameik gwụrụ. Akwụkwọ Nsọ Grik nke Ndị Kraịst ga-esochi ya.)