Ilu 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ihe rụrụ arụ dị n’obi ya.+ Ọ na-akpa nkata ihe ọjọọ mgbe niile.+ Ihe ọ na-ezipụ bụ naanị esemokwu.+ Jeremaya 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jeruselem, sachapụ ihe ọjọọ n’obi gị, ka e wee zọpụta gị.+ Ruo ole mgbe ka ị ga na-eche echiche na-ezighị ezi?+ Jems 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe ọchịchọ ahụ tụụrụ ime, ọ na-amụpụta mmehie;+ mgbe e mechara mmehie, ọ na-amụpụta ọnwụ.+
14 Ihe rụrụ arụ dị n’obi ya.+ Ọ na-akpa nkata ihe ọjọọ mgbe niile.+ Ihe ọ na-ezipụ bụ naanị esemokwu.+
14 Jeruselem, sachapụ ihe ọjọọ n’obi gị, ka e wee zọpụta gị.+ Ruo ole mgbe ka ị ga na-eche echiche na-ezighị ezi?+