7 Ngwá ọrụ nke onye arụrụala dị njọ.+ O nyewo ndụmọdụ ka e mee omume rụrụ arụ,+ iji were okwu ụgha bibie ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha,+ ọbụna mgbe ogbenye kwuru ihe ziri ezi.
2“Ahụhụ ga-adịrị ndị na-akpa nkata ihe ọjọọ, na-emekwa atụmatụ otú ha ga-esi mee ihe na-adịghị mma mgbe ha dina n’elu ihe ndina ha!+ Ha na-eme ya mgbe chi bọrọ,+ n’ihi na ha nwere ike ime ya.+