Jenesis 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi ya, Jehova hụrụ na ihe ọjọọ nke mmadụ dị ukwuu n’ụwa nakwa na ihe niile obi ya na-eche+ mgbe niile bụ naanị ihe ọjọọ.+ Zekaraya 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Unu akpala nkata n’ime obi unu ịkpatara ibe unu ọdachi,+ unu ahụkwala iyi ụgha n’anya;+ n’ihi na m kpọrọ ihe ndị a niile asị,’+ ka Jehova kwuru.” Malakaị 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na ọ kpọrọ ịgba alụkwaghịm asị,”+ ka Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru; “kpọọkwa onye ji ime ihe ike kpuchie uwe ya,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru. “Lezienụ mmụọ unu anya, unu aghọkwala aghụghọ.+
5 N’ihi ya, Jehova hụrụ na ihe ọjọọ nke mmadụ dị ukwuu n’ụwa nakwa na ihe niile obi ya na-eche+ mgbe niile bụ naanị ihe ọjọọ.+
17 Unu akpala nkata n’ime obi unu ịkpatara ibe unu ọdachi,+ unu ahụkwala iyi ụgha n’anya;+ n’ihi na m kpọrọ ihe ndị a niile asị,’+ ka Jehova kwuru.”
16 N’ihi na ọ kpọrọ ịgba alụkwaghịm asị,”+ ka Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru; “kpọọkwa onye ji ime ihe ike kpuchie uwe ya,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru. “Lezienụ mmụọ unu anya, unu aghọkwala aghụghọ.+