Jenesis 31:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ dị n’ike aka m ime unu ihe ọjọọ,+ ma Chineke nke nna unu gwara m okwu n’abalị ụnyaahụ, sị: ‘Kpachara anya ka ị ghara ịgwa Jekọb ihe ọma ma ọ bụ ihe ọjọọ.’+ 1 Ndị Eze 21:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jezibel nwunye ya wee sị ya: “Ọ́ bụghị gị na-achị Izrel?+ Bilie rie nri, ka obi gị nweekwa aṅụrị. Mụ onwe m ga-enye gị ubi vaịn Nebọt onye Jezril.”+ Jọn 19:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ya mere, Paịlet sịrị ya: “Ị́ chọghị ịtụpụrụ m ọnụ?+ Ọ̀ bụ na ị maghị na m nwere ikike ịhapụ gị, nweekwa ikike ịkpọgide gị n’osisi?”
29 Ọ dị n’ike aka m ime unu ihe ọjọọ,+ ma Chineke nke nna unu gwara m okwu n’abalị ụnyaahụ, sị: ‘Kpachara anya ka ị ghara ịgwa Jekọb ihe ọma ma ọ bụ ihe ọjọọ.’+
7 Jezibel nwunye ya wee sị ya: “Ọ́ bụghị gị na-achị Izrel?+ Bilie rie nri, ka obi gị nweekwa aṅụrị. Mụ onwe m ga-enye gị ubi vaịn Nebọt onye Jezril.”+
10 Ya mere, Paịlet sịrị ya: “Ị́ chọghị ịtụpụrụ m ọnụ?+ Ọ̀ bụ na ị maghị na m nwere ikike ịhapụ gị, nweekwa ikike ịkpọgide gị n’osisi?”