Jenesis 31:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Nna unu nwara ịghọgbu m, ọ gbanwewokwa ụgwọ ọrụ m ugboro iri, ma Chineke ekweghị ka o merụọ m ahụ́.+ Jenesis 31:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Chineke wee bịakwute Leban onye Siria+ ná nrọ n’abalị+ wee gwa ya, sị: “Kpachara anya ka ị ghara ịga gwa Jekọb ihe ọma ma ọ bụ ihe ọjọọ.”+ Ọrụ Ndịozi 5:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 ma ọ bụrụ na o si n’aka Chineke,+ unu agaghị emeli ka ha daa;)+ ma ọ bụghị ya, ọ pụrụ ịbụ na unu na-alụso Chineke ọgụ.”+
7 Nna unu nwara ịghọgbu m, ọ gbanwewokwa ụgwọ ọrụ m ugboro iri, ma Chineke ekweghị ka o merụọ m ahụ́.+
24 Chineke wee bịakwute Leban onye Siria+ ná nrọ n’abalị+ wee gwa ya, sị: “Kpachara anya ka ị ghara ịga gwa Jekọb ihe ọma ma ọ bụ ihe ọjọọ.”+
39 ma ọ bụrụ na o si n’aka Chineke,+ unu agaghị emeli ka ha daa;)+ ma ọ bụghị ya, ọ pụrụ ịbụ na unu na-alụso Chineke ọgụ.”+