Jenesis 25:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Aịzik gbara afọ iri anọ mgbe ọ lụrụ Ribeka nwa Betuel+ onye Siria+ nke Padan-eram, bụ́ nwanne nwaanyị Leban onye Siria. Diuterọnọmi 26:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ị ga-ekwukwa n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị, sị, ‘Nna m bụ onye Siria nke nọ na-ala n’iyi;+ o wee gbadaa Ijipt+ ma biri n’ebe ahụ dị ka ọbịa, ya na mmadụ ole na ole;+ ma n’ebe ahụ, ọ ghọrọ mba ukwu, nke dị ike ma dị ọtụtụ.+ Hosia 12:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jekọb wee gbaga ala Siria,+ Izrel+ wee na-eje ozi iji lụta nwaanyị,+ o lekọtakwara atụrụ iji lụta nwaanyị.+
20 Aịzik gbara afọ iri anọ mgbe ọ lụrụ Ribeka nwa Betuel+ onye Siria+ nke Padan-eram, bụ́ nwanne nwaanyị Leban onye Siria.
5 Ị ga-ekwukwa n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị, sị, ‘Nna m bụ onye Siria nke nọ na-ala n’iyi;+ o wee gbadaa Ijipt+ ma biri n’ebe ahụ dị ka ọbịa, ya na mmadụ ole na ole;+ ma n’ebe ahụ, ọ ghọrọ mba ukwu, nke dị ike ma dị ọtụtụ.+
12 Jekọb wee gbaga ala Siria,+ Izrel+ wee na-eje ozi iji lụta nwaanyị,+ o lekọtakwara atụrụ iji lụta nwaanyị.+