Diuterọnọmi 26:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ị ga-ekwukwa n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị, sị, ‘Nna m bụ onye Siria nke nọ na-ala n’iyi;+ o wee gbadaa Ijipt+ ma biri n’ebe ahụ dị ka ọbịa, ya na mmadụ ole na ole;+ ma n’ebe ahụ, ọ ghọrọ mba ukwu, nke dị ike ma dị ọtụtụ.+
5 Ị ga-ekwukwa n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị, sị, ‘Nna m bụ onye Siria nke nọ na-ala n’iyi;+ o wee gbadaa Ijipt+ ma biri n’ebe ahụ dị ka ọbịa, ya na mmadụ ole na ole;+ ma n’ebe ahụ, ọ ghọrọ mba ukwu, nke dị ike ma dị ọtụtụ.+