Jenesis 31:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ebiwo m n’ụlọ gị afọ iri abụọ a. Nne atụrụ gị na nne ewu gị amụkwoghị ụmụ,+ ọ dịghịkwa mgbe m tara ebule si n’ìgwè anụ ụlọ gị.
38 Ebiwo m n’ụlọ gị afọ iri abụọ a. Nne atụrụ gị na nne ewu gị amụkwoghị ụmụ,+ ọ dịghịkwa mgbe m tara ebule si n’ìgwè anụ ụlọ gị.