Hosia 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na ha emewo ka obi ha dị ka ihe e debere n’akụkụ ekwú ọkụ;+ ọ na-ere ọkụ n’ime ha.+ N’abalị dum, onye na-emere ha achịcha na-ehi ụra; n’ụtụtụ, ekwú ọkụ ha na-enwusi ọkụ ike.+ Matiu 27:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Mgbe o ruru n’ụtụtụ, ndị isi nchụàjà na ndị okenye niile nke ndị Juu gbaara Jizọs izu ka ha gbuo ya.+ Ọrụ Ndịozi 23:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma mgbe chi bọrọ, ndị Juu gbara izu ọjọọ,+ ṅụọkwa iyi,+ kwuo na ha agaghị eri ihe ma ọ bụ ṅụọ ihe ọṅụṅụ ruo mgbe ha gburu Pọl.+
6 N’ihi na ha emewo ka obi ha dị ka ihe e debere n’akụkụ ekwú ọkụ;+ ọ na-ere ọkụ n’ime ha.+ N’abalị dum, onye na-emere ha achịcha na-ehi ụra; n’ụtụtụ, ekwú ọkụ ha na-enwusi ọkụ ike.+
27 Mgbe o ruru n’ụtụtụ, ndị isi nchụàjà na ndị okenye niile nke ndị Juu gbaara Jizọs izu ka ha gbuo ya.+
12 Ma mgbe chi bọrọ, ndị Juu gbara izu ọjọọ,+ ṅụọkwa iyi,+ kwuo na ha agaghị eri ihe ma ọ bụ ṅụọ ihe ọṅụṅụ ruo mgbe ha gburu Pọl.+