Hosia 7:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Obi ha na-ere ọkụ dị ka ọkụ dị n’ekwú* n’ihi na naanị ihe ha na-achọ ime bụ ihe ọjọọ. N’abalị, onye na-emere ha achịcha na-ehi ụra. N’ụtụtụ, ọkụ dị n’ekwú ha na-enwusikwa ike.
6 Obi ha na-ere ọkụ dị ka ọkụ dị n’ekwú* n’ihi na naanị ihe ha na-achọ ime bụ ihe ọjọọ. N’abalị, onye na-emere ha achịcha na-ehi ụra. N’ụtụtụ, ọkụ dị n’ekwú ha na-enwusikwa ike.