Hosia 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na ha emewo ka obi ha dị ka ihe e debere n’akụkụ ekwú ọkụ;+ ọ na-ere ọkụ n’ime ha.+ N’abalị dum, onye na-emere ha achịcha na-ehi ụra; n’ụtụtụ, ekwú ọkụ ha na-enwusi ọkụ ike.+
6 N’ihi na ha emewo ka obi ha dị ka ihe e debere n’akụkụ ekwú ọkụ;+ ọ na-ere ọkụ n’ime ha.+ N’abalị dum, onye na-emere ha achịcha na-ehi ụra; n’ụtụtụ, ekwú ọkụ ha na-enwusi ọkụ ike.+