Jenesis 8:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Jehova wee nụ ísì ụtọ,+ Jehova wee sị n’obi ya:+ “Agaghị m akọcha ala ọzọ+ n’ihi mmadụ, n’ihi na ọchịchọ+ obi mmadụ jọrọ njọ malite n’oge ọ bụ nwata gawa;+ ọ dịghịkwa mgbe m ga-eti ihe niile dị ndụ ihe otiti dị nnọọ ka m mere.+ Ilu 10:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ihe egbugbere ọnụ onye ezi omume maara bụ ihe dị mma,+ ma ihe ọnụ ndị ajọ omume maara bụ ihe rụrụ arụ.+
21 Jehova wee nụ ísì ụtọ,+ Jehova wee sị n’obi ya:+ “Agaghị m akọcha ala ọzọ+ n’ihi mmadụ, n’ihi na ọchịchọ+ obi mmadụ jọrọ njọ malite n’oge ọ bụ nwata gawa;+ ọ dịghịkwa mgbe m ga-eti ihe niile dị ndụ ihe otiti dị nnọọ ka m mere.+
32 Ihe egbugbere ọnụ onye ezi omume maara bụ ihe dị mma,+ ma ihe ọnụ ndị ajọ omume maara bụ ihe rụrụ arụ.+