Abụ Ọma 30:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ọ bụ ruo nwa oge ka ọ na-eweso mmadụ iwe,+Ọ na-emere mmadụ amara n’oge ndụ ya niile.+Ịkwa ákwá pụrụ ịdị n’anyasị,+ ma o ruo n’ụtụtụ, e nwee mkpu ọṅụ.+ Ilu 11:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Onye na-achọ ihe ọma ga na-achọ amara;+ ma onye na-achọ ihe ọjọọ, ọ ga-abịakwasị ya.+
5 N’ihi na ọ bụ ruo nwa oge ka ọ na-eweso mmadụ iwe,+Ọ na-emere mmadụ amara n’oge ndụ ya niile.+Ịkwa ákwá pụrụ ịdị n’anyasị,+ ma o ruo n’ụtụtụ, e nwee mkpu ọṅụ.+