Esta 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha wee kwụwa Heman n’osisi+ ahụ ọ kwadebere maka Mọdekaị;+ ọnụma eze wee dajụọ. Abụ Ọma 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O gwuwo olulu, gwumie ya egwumi;+Ma ọ ga-adaba n’ime okokoro o gwuru.+ Abụ Ọma 10:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Onye ajọ omume na-eji mpako achụ onye nọ n’ahụhụ ajọ ọsọ;+Ndị ajọ omume na-ejikwa ihe ha chepụtara anwụde ndị nọ n’ahụhụ.+ Ilu 17:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Naanị nnupụisi ka onye ọjọọ na-achọ mgbe niile,+ onye obi tara mmiri ka onye ozi a na-ezigara ya bụkwa.+
2 Onye ajọ omume na-eji mpako achụ onye nọ n’ahụhụ ajọ ọsọ;+Ndị ajọ omume na-ejikwa ihe ha chepụtara anwụde ndị nọ n’ahụhụ.+
11 Naanị nnupụisi ka onye ọjọọ na-achọ mgbe niile,+ onye obi tara mmiri ka onye ozi a na-ezigara ya bụkwa.+