Diuterọnọmi 32:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Mgbe m ga-amụ mma agha m nke na-egbu maramara,+Mgbe aka m ga-eme ihe e kpere n’ikpe,+M ga-abọ ọbọ n’ahụ́ ndị na-emegide m,+M ga-akwụkwa ndị kpọrọ m oké asị ụgwọ.+ Ezikiel 21:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Nwa nke mmadụ, buo amụma, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Kwuo, sị, ‘Mma agha, mma agha!+ A mụwo ya,+ e mewokwa ka ọ na-egbu maramara.
41 Mgbe m ga-amụ mma agha m nke na-egbu maramara,+Mgbe aka m ga-eme ihe e kpere n’ikpe,+M ga-abọ ọbọ n’ahụ́ ndị na-emegide m,+M ga-akwụkwa ndị kpọrọ m oké asị ụgwọ.+
9 “Nwa nke mmadụ, buo amụma, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Kwuo, sị, ‘Mma agha, mma agha!+ A mụwo ya,+ e mewokwa ka ọ na-egbu maramara.