7 Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru banyere Idọm: “Ọ̀ bụ na amamihe adịkwaghị+ na Timan?+ Ndụmọdụ ọ̀ kọwo ụkọ n’ọnụ ndị nwere nghọta? Amamihe ha ò rewo ure?+
22 Lee! Otu onye ga-efeli ma fedata n’ike dị ka ugo wee buru ihe,+ ọ ga-agbasakwa nku ya iburu Bọzra;+ n’ụbọchị ahụ, obi ndị dike nke Idọm ga-adị ka obi nwaanyị ime na-eme.”+