Jeremaya 48:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 “N’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Lee! Dị nnọọ ka ugo si efekwasị n’ihe ọ ga-eburu,+ otu onye ga-agbasa nku ya iburu Moab.+ Jeremaya 49:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “N’ihi na ejiriwo m onwe m ṅụọ iyi,”+ ka Jehova kwuru, “na ọ dịghị ihe ọzọ Bọzra+ ga-aghọ ma ọ bụghị ihe ijuanya,+ ihe nkọcha, ihe a lara n’iyi na ihe a bụrụ ọnụ; obodo ya niile ga-aghọkwa ebe a lara n’iyi ruo mgbe ebighị ebi.”+
40 “N’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Lee! Dị nnọọ ka ugo si efekwasị n’ihe ọ ga-eburu,+ otu onye ga-agbasa nku ya iburu Moab.+
13 “N’ihi na ejiriwo m onwe m ṅụọ iyi,”+ ka Jehova kwuru, “na ọ dịghị ihe ọzọ Bọzra+ ga-aghọ ma ọ bụghị ihe ijuanya,+ ihe nkọcha, ihe a lara n’iyi na ihe a bụrụ ọnụ; obodo ya niile ga-aghọkwa ebe a lara n’iyi ruo mgbe ebighị ebi.”+