Jeremaya 49:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Idọm ga-aghọ ihe ijuanya.+ Onye ọ bụla nke na-agafere ya ga-ekporopụ anya na-ele ya ma fụọ mkpọrọhịhị n’ihi ihe otiti niile e tiri ya.+
17 “Idọm ga-aghọ ihe ijuanya.+ Onye ọ bụla nke na-agafere ya ga-ekporopụ anya na-ele ya ma fụọ mkpọrọhịhị n’ihi ihe otiti niile e tiri ya.+