8 Ụlọ a ga-aghọkwa mkpọmkpọ ebe.+ Onye ọ bụla nke na-agafe ya ga-ekporopụ anya,+ ọ ga-afụkwa mkpọrọhịhị, sị, ‘N’ihi gịnị ka Jehova ji mee ala a na ụlọ a otú ahụ?’+
15 Nke a bụ obodo ahụ na-enwe aṅụrị, nke nọkwa n’obi iru ala,+ nke nọ na-asị n’obi ya, ‘Anọ m ya, ọ dịghị onye ọzọ nọnụ.’+ Lee ka o si ghọọ ihe ijuanya, ebe anụ ọhịa na-amakpu! Onye ọ bụla nke na-agafere ya ga-afụ mkpọrọhịhị; ọ ga-agbakwa n’aka.”+