2 Ihe E Mere 36:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee gbaa ụlọ ezi Chineke ọkụ+ ma kwatuo mgbidi+ Jeruselem; ha gbakwara ụlọ elu ya niile ọkụ, gbaakwa arịa ya niile dị oké ọnụ ahịa ọkụ,+ iji bibie ihe niile.+ Aịzaya 64:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ụlọ nsọ anyị nke mara mma,+ bụ́ ebe nna nna anyị hà nọ too gị,+ aghọọla ihe a gbara ọkụ;+ a lawo ihe niile anyị na-achọsi ike n’iyi.+ Jeremaya 52:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee gbaa ụlọ Jehova+ na ụlọ eze na ụlọ niile dị na Jeruselem ọkụ;+ ọ gbakwara nnukwu ụlọ niile ọkụ.+
19 O wee gbaa ụlọ ezi Chineke ọkụ+ ma kwatuo mgbidi+ Jeruselem; ha gbakwara ụlọ elu ya niile ọkụ, gbaakwa arịa ya niile dị oké ọnụ ahịa ọkụ,+ iji bibie ihe niile.+
11 Ụlọ nsọ anyị nke mara mma,+ bụ́ ebe nna nna anyị hà nọ too gị,+ aghọọla ihe a gbara ọkụ;+ a lawo ihe niile anyị na-achọsi ike n’iyi.+
13 O wee gbaa ụlọ Jehova+ na ụlọ eze na ụlọ niile dị na Jeruselem ọkụ;+ ọ gbakwara nnukwu ụlọ niile ọkụ.+