Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 9:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Ụlọ a ga-aghọkwa mkpọmkpọ ebe.+ Onye ọ bụla nke na-agafe ya ga-ekporopụ anya,+ ọ ga-afụkwa mkpọrọhịhị, sị, ‘N’ihi gịnị ka Jehova ji mee ala a na ụlọ a otú ahụ?’+

  • 2 Ndị Eze 25:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 O wee gbaa ụlọ Jehova ọkụ+ nakwa ụlọ eze+ na ụlọ niile dị na Jeruselem;+ ọ gbakwara ụlọ onye ukwu ọ bụla ọkụ.+

  • 2 Ihe E Mere 7:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 Ma ụlọ a nke ghọrọ mkpọmkpọ ebe,+ onye ọ bụla nke na-agafe ya ga-ekporopụ anya+ wee sị, ‘N’ihi gịnị ka Jehova ji mee ala a na ụlọ a otú a?’+

  • 2 Ihe E Mere 36:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 O wee gbaa ụlọ ezi Chineke ọkụ+ ma kwatuo mgbidi+ Jeruselem; ha gbakwara ụlọ elu ya niile ọkụ, gbaakwa arịa ya niile dị oké ọnụ ahịa ọkụ,+ iji bibie ihe niile.+

  • Abụ Ọma 74:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  8 Ha dum, ọbụna ụmụ ha, ekwuwo n’obi ha, sị:

      “A ga-agba ebe niile a na-ezute Chineke n’ala a ọkụ.”+

  • Abụ Ọma 79:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 79 Chineke, ndị mba ọzọ abatawo n’ihe nketa gị;+

      Ha emerụwo ụlọ nsọ gị;+

      Ha emewo ka Jeruselem bụrụ mkpọmkpọ ebe.+

  • Jeremaya 26:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 “Maịka+ onye Moreshet+ nọ na-ebu amụma n’ụbọchị Hezekaya bụ́ eze Juda+ wee na-agwa ndị Juda niile, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “A ga-akọ Zayọn dị ka ubi,+ Jeruselem ga-aghọkwa mkpọmkpọ ebe,+ ugwu nke Ụlọ Nsọ ga-adị ka ebe ndị dị elu dị n’oké ọhịa.”’+

  • Abụ Ákwá 2:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  7 Jehova ajụwo ebe ịchụàjà ya.+ O legharawo ebe nsọ ya anya.+

      O nyefewo mgbidi niile nke ụlọ elu ya n’aka onye iro.+

      Ha na-eme mkpọtụ n’ụlọ Jehova, dị ka à ga-asị na ọ bụ ụbọchị ememme.+

  • Ezikiel 24:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 ‘Gwa ụlọ Izrel, sị: “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Lee, m ga-emerụ ebe nsọ m,+ bụ́ ike unu nke na-ebu unu isi,+ ihe anya unu na-achọsi ike+ nakwa ihe mkpụrụ obi unu na-enwere ọmịiko, ụmụ unu ndị ikom na ụmụ unu ndị inyom bụ́ ndị unu hapụrụ—ga-eji mma agha gbuo ha.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya