Diuterọnọmi 29:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 ee, mba niile ga-asị, ‘Gịnị mere Jehova ji mee ala a ihe dị otú a?+ Gịnị kpatara oké iwe nke a dị oké ọkụ?’ Jeremaya 22:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọtụtụ mba ga-agafere obodo a wee sị mba ibe ha: “Gịnị mere Jehova ji mee obodo ukwu a ihe a?”+
24 ee, mba niile ga-asị, ‘Gịnị mere Jehova ji mee ala a ihe dị otú a?+ Gịnị kpatara oké iwe nke a dị oké ọkụ?’